Odumeje – Ike Billion Billion Lyrics

Odumeje Ike Billion Billion Lyrics (feat. Phyno)

I’m the lion himself
I’m the liquid metal
I’m indaboski
Pahosé
Ike anyi bu kita bu
Ike trillion trillion
Ike billion billion
Ike Jesus christ (Master)

Anyi kporo akpo
Anyi siri ike
Anyi bu odogwu
Ike anyi bu erika
Ike trillion trillion (okay naaa)
Ike billion billion
Ike zillion zillion
Ike Jesus christ

Onye si ka oburu oburu ya
Amosu na-agbaru anyi oso
Ego anyi akarigo amosu
A na-aku m nsi
A na-aku m ogwu
I daa atu egwu tinye isi
Ka ikweta na o na-eme
Manumoji (manumoji)
Manumoji (manumoji)
Manumeji
Banujesu
Banumedujini
Januke jimajisu
Jimajimajisi
Jumajumajumajuluuu
Banumedujisi
Ya ike trillion trillion
Oopasa na bullion bullion
Van

Nwoke ti ngabazie
Bata na-emekasi
Na achu fa demon demon
Juo ese from here to overseas nwa
Ifu na nwoke akarigo disease nwa
Fa ama afudimu kama bu breeze
Inu udaa ya attention nkwubagi at ease nwa
Na afa nna na nwa na mmuo nso (amen)
Onye nyuoo anwu ya ga agba oso
Maka all my days gana adi nso
Zoogbuo ekwensu anyi ama si ndo
Ya Odumeje eje
Fa ekwetego na nwoke na-ebe ebe
Ifea bukwa onyinye chukwu na-enye enye
Anyi apayigo aboobii na-efe efe

Manumoji (manumoji)
Manumoji (manumoji)
Manumeji
Banujesu
Banumedujini
Januke jimajisu
Jimajimajisi
(Jumajumajumajuluuu)
(Januke jimajidi)
(Banumedujisi)
(Banujesu)
(Banumedujini)
Ike trillion trillion
Ike billion billion
Ike zillion zillion

A na-aku m nsi
A na-aku m ogwu
I daa atu egwu tinye isi
Ka ikweta na o na-eme
Yee yee yeee yeee
Ayaa ayeah ayeah aYaaa
Yee.e yeee yeee yeee
AYeah ayeah ayeah ayaaa
Yaaa yaaa yaaa yaaaa yaaa

    Lyrics Knowledge:

  • Written by: Odumeje, Phyno
  • Album: Ike Billion Billion
  • Released: 2022